NDỊ ROM 12:1 - 2 IGBO

1. Ya mere, ụmụ-nnam, ejim obi-ebere nile nke Chineke nārịọ unu, ka unu chee arụ-unu n'iru Chineke, dịka àjà dị ndụ, dị nsọ, nke dị Chineke ezi ụtọ, nke bụ ikpe-ekpere-unu dịka uche si dị.

2. Unu ekwe-kwala ka e mee ka unu yie ajọ oge a: kama ka enwoghaa unu site n'ime ka uche-unu bụrụ ihe ọhụrụ, ka unu wee nwapụta ihe bụ ihe Chineke nāchọ, bụ́ ezi ihe nke dị kwa Ya ezi ụtọ, nke zu-kwa-ra okè.

AMEN.
NDỊ ROM 12:1 - 2 IGBO 1. Ya mere, ụmụ-nnam, ejim obi-ebere nile nke Chineke nārịọ unu, ka unu chee arụ-unu n'iru Chineke, dịka àjà dị ndụ, dị nsọ, nke dị Chineke ezi ụtọ, nke bụ ikpe-ekpere-unu dịka uche si dị. 2. Unu ekwe-kwala ka e mee ka unu yie ajọ oge a: kama ka enwoghaa unu site n'ime ka uche-unu bụrụ ihe ọhụrụ, ka unu wee nwapụta ihe bụ ihe Chineke nāchọ, bụ́ ezi ihe nke dị kwa Ya ezi ụtọ, nke zu-kwa-ra okè. AMEN.
Love
1
0 Comments 0 Shares 9 Views