ile
Ọdịdị
ile
Nkọwa
[dezie]Ile bụ akuku ahụ mmadụ nke na-adi n'onu. ọ na adị n'etiti eze elu na nke ani. o na enyere aka ikwu okwu nke ọma.
===Nkejiasụsụ=== Aha
===Ọmụmaatụ=== Eji ile ekwu okwu. eji ya ele ka nri siri dị,odi uto maọbụ odighi.
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ozo===
===Bekee===